MAKE UP VOCABULARY

vocab make up

Foundation Ntu ihu
Eyebrows Uri anya (mmadụ ga tee n’elu nku anya)
Eye pencil Uri anya (ure anya)
Concealer Ntu ihu/iru – (ihu or iru depending on dialect)
Contour Ude oji
Highlighter Ntu ocha
Powder Ntu ihu/iru – (ihu or iru depending on dialect)
Lipstick Mmanụ/Ude onu
Lipliner Uri onu
Mascara Uri anya
Eye shadow Ntu anya
Brush Ahịhịa n’ihu* (I made this up)
I want wear make up A choro m i cho mma na
I want to do your make up A choro m i cho gi mma
I’m going to do your make up A gama cho gi mma
We want to do your make up Anyi ga cho gi mma
Colours  
____Brown Aja aja
____Brown powder O were ntu ihu nke na acha aja aja
____Black Oji
The powder is white O were ntu ihu nke na acha ocha ocha
____White Ocha
____Gold/yellow Edo/Odoodo
____Red Mme mme/uhie
____Orange Oroma
____Silver Olaocha
____Gold Olaedo
____Green Ndu ndu
____Blue Anunu*** *unsure
____Pink Uhie ocha
____Grey Ucha nzu
____Purple Ugo*** *unsure
What colour is this? Ihe o na acha Gini?
The colour is O na acha
What colour do you want? Ole acha …… ka i choro.
This one is

Once you’ve put that on, put this on.

This and this go here

Nka wu ….

Mgbe I techara nka, I tee nka.

Nke na nke n aga ote ebe

Mouth Onu
Eyes Anya
Face Ihu
Eye lash Abubara anya
Eyebrow Nku anya
Lips Egbagbere onu
Nose Imi
Ear Nti

Contact us for any corrections or queries.